Ọpụpụ 30:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ị ga-eji ha mepụta mmanụ dị nsọ e ji ete mmadụ mmanụ, mmanụ otite, bụ́ ihe a gwara agwa, dị ka nke onye na-eme mmanụ otite mere.+ Ọ gaje ịbụ mmanụ dị nsọ e ji ete mmadụ mmanụ.+ Ndị Hibru 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị hụrụ ezi omume n’anya, ị kpọkwara mmebi iwu asị. Ọ bụ ya mere Chineke, bụ́ Chineke gị, ji were mmanụ aṅụrị tee gị+ karịa ndị ibe gị.”+
25 Ị ga-eji ha mepụta mmanụ dị nsọ e ji ete mmadụ mmanụ, mmanụ otite, bụ́ ihe a gwara agwa, dị ka nke onye na-eme mmanụ otite mere.+ Ọ gaje ịbụ mmanụ dị nsọ e ji ete mmadụ mmanụ.+
9 Ị hụrụ ezi omume n’anya, ị kpọkwara mmebi iwu asị. Ọ bụ ya mere Chineke, bụ́ Chineke gị, ji were mmanụ aṅụrị tee gị+ karịa ndị ibe gị.”+