Levitikọs 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mozis wee were mmanụ e ji ete mmadụ mmanụ tee ụlọikwuu ahụ+ na ihe niile dị n’ime ya wee doo ha nsọ. Ọnụ Ọgụgụ 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee ruo n’ụbọchị Mozis wusịrị ụlọikwuu+ ahụ na o tere ya mmanụ+ ma doo ya nsọ, ya na ngwongwo ya niile na ebe ịchụàjà ahụ na arịa ya niile. O wee tee ha mmanụ ma doo ha nsọ.+
10 Mozis wee were mmanụ e ji ete mmadụ mmanụ tee ụlọikwuu ahụ+ na ihe niile dị n’ime ya wee doo ha nsọ.
7 O wee ruo n’ụbọchị Mozis wusịrị ụlọikwuu+ ahụ na o tere ya mmanụ+ ma doo ya nsọ, ya na ngwongwo ya niile na ebe ịchụàjà ahụ na arịa ya niile. O wee tee ha mmanụ ma doo ha nsọ.+