Ọpụpụ 30:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Ị ga-eji ya tee ụlọikwuu nzute+ na igbe ihe àmà ahụ mmanụ, Levitikọs 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mozis wee were mmanụ e ji ete mmadụ mmanụ tee ụlọikwuu ahụ+ na ihe niile dị n’ime ya wee doo ha nsọ.
10 Mozis wee were mmanụ e ji ete mmadụ mmanụ tee ụlọikwuu ahụ+ na ihe niile dị n’ime ya wee doo ha nsọ.