Ọpụpụ 40:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị ga-ewere mmanụ ahụ e ji ete mmadụ mmanụ+ tee ụlọikwuu ahụ na ihe niile dị n’ime ya,+ ị ga-edo ya na arịa ya niile nsọ, ọ ga-aghọkwa ihe dị nsọ. Ọnụ Ọgụgụ 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee ruo n’ụbọchị Mozis wusịrị ụlọikwuu+ ahụ na o tere ya mmanụ+ ma doo ya nsọ, ya na ngwongwo ya niile na ebe ịchụàjà ahụ na arịa ya niile. O wee tee ha mmanụ ma doo ha nsọ.+
9 Ị ga-ewere mmanụ ahụ e ji ete mmadụ mmanụ+ tee ụlọikwuu ahụ na ihe niile dị n’ime ya,+ ị ga-edo ya na arịa ya niile nsọ, ọ ga-aghọkwa ihe dị nsọ.
7 O wee ruo n’ụbọchị Mozis wusịrị ụlọikwuu+ ahụ na o tere ya mmanụ+ ma doo ya nsọ, ya na ngwongwo ya niile na ebe ịchụàjà ahụ na arịa ya niile. O wee tee ha mmanụ ma doo ha nsọ.+