Ọpụpụ 39:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Mozis wee hụ ọrụ ahụ dum, ma, lee! ha rụrụ ya dị ka Jehova nyere n’iwu. Otú ahụ ka ha mere. N’ihi ya, Mozis gọziri ha.+ Diuterọnọmi 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu atụkwasịla ihe n’okwu m na-enye unu n’iwu taa, unu ewepụkwala ihe na ya,+ ka unu wee debe iwu Jehova bụ́ Chineke unu nke m na-enye unu taa.
43 Mozis wee hụ ọrụ ahụ dum, ma, lee! ha rụrụ ya dị ka Jehova nyere n’iwu. Otú ahụ ka ha mere. N’ihi ya, Mozis gọziri ha.+
2 Unu atụkwasịla ihe n’okwu m na-enye unu n’iwu taa, unu ewepụkwala ihe na ya,+ ka unu wee debe iwu Jehova bụ́ Chineke unu nke m na-enye unu taa.