Ọpụpụ 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya mere, Jehova gwara Mozis, sị: “Lee, emewo m ka ị bụụrụ Fero Chineke,+ Erọn nwanne gị ga-abụkwa onye amụma gị.+
7 Ya mere, Jehova gwara Mozis, sị: “Lee, emewo m ka ị bụụrụ Fero Chineke,+ Erọn nwanne gị ga-abụkwa onye amụma gị.+