Ọpụpụ 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ ga-agwara gị ndị m okwu; ọ ga-erukwa na ọ ga-abụrụ gị ọnụ,+ ị ga-abụkwara ya Chineke.+ Abụ Ọma 82:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Mụ onwe m ekwuwo, sị, ‘Unu bụ chi,+Unu niile bụ ụmụ nke Onye Kasị Elu.+