Jọn 10:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Jizọs zara ha, sị: “Ọ̀ bụ na e deghị ya n’Iwu unu,+ sị, ‘Asịrị m: “Unu bụ chi”’?+ 1 Ndị Kọrịnt 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ bụ ezie na e nwere ndị a na-akpọ “chi,”+ ma ọ̀ bụ n’eluigwe+ ma ọ bụ n’ụwa,+ dị nnọọ ka e nwere ọtụtụ “chi” na ọtụtụ “ndị nwe mmadụ,”+
5 N’ihi na ọ bụ ezie na e nwere ndị a na-akpọ “chi,”+ ma ọ̀ bụ n’eluigwe+ ma ọ bụ n’ụwa,+ dị nnọọ ka e nwere ọtụtụ “chi” na ọtụtụ “ndị nwe mmadụ,”+