Ndị Ikpe 11:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mụ onwe m emehieghị gị, ma ị na-eme m ihe ọjọọ site n’ibuso m agha. Ka Jehova bụ́ Onyeikpe+ kpee ikpe taa n’etiti ụmụ Izrel na ụmụ Amọn.’” 1 Samuel 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ndị na-alụso Jehova ọgụ ka a ga-emenye ụjọ;+Ọ ga-esi n’eluigwe baara ha mba.+Jehova ga-ekpe ebe niile ụwa sọtụrụ ikpe,+Ka o wee mee ka eze ya dị ike,+Ka o wee bulie mpi nke onye o tere mmanụ.”+ Aịzaya 33:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na Jehova bụ Onyeikpe anyị,+ Jehova bụ Onye na-enye anyị iwu,+ Jehova bụ Eze anyị;+ ya onwe ya ga-azọpụta anyị.+
27 Mụ onwe m emehieghị gị, ma ị na-eme m ihe ọjọọ site n’ibuso m agha. Ka Jehova bụ́ Onyeikpe+ kpee ikpe taa n’etiti ụmụ Izrel na ụmụ Amọn.’”
10 Ma ndị na-alụso Jehova ọgụ ka a ga-emenye ụjọ;+Ọ ga-esi n’eluigwe baara ha mba.+Jehova ga-ekpe ebe niile ụwa sọtụrụ ikpe,+Ka o wee mee ka eze ya dị ike,+Ka o wee bulie mpi nke onye o tere mmanụ.”+
22 N’ihi na Jehova bụ Onyeikpe anyị,+ Jehova bụ Onye na-enye anyị iwu,+ Jehova bụ Eze anyị;+ ya onwe ya ga-azọpụta anyị.+