Abụ Ọma 105:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee mee ka ndị ya mụọ ọmụmụ nke ukwuu,+O wee mee ka ha dị ike karịa ndị iro ha.+ Abụ Ọma 105:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ijipt ṅụrịrị ọṅụ mgbe ha pụrụ,N’ihi na ụjọ ha ejidewo ha.+