Ọpụpụ 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ụmụ Izrel nkịta ga-agbọ ụja, malite na mmadụ ruo n’anụmanụ;+ ka unu wee mara na Jehova nwere ike ịkpa ókè n’agbata ndị Ijipt na ụmụ Izrel.’+ Ọpụpụ 12:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ndị Ijipt wee malite ịchụli ụmụ Izrel iji mee ka ha pụọ n’ala ha ọsọ ọsọ,+ ha sịrị, “n’ihi na anyị anwụọla anwụ!”+
7 Ma ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ụmụ Izrel nkịta ga-agbọ ụja, malite na mmadụ ruo n’anụmanụ;+ ka unu wee mara na Jehova nwere ike ịkpa ókè n’agbata ndị Ijipt na ụmụ Izrel.’+
33 Ndị Ijipt wee malite ịchụli ụmụ Izrel iji mee ka ha pụọ n’ala ha ọsọ ọsọ,+ ha sịrị, “n’ihi na anyị anwụọla anwụ!”+