Ọpụpụ 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Fero agaghị ege unu ntị;+ m ga-ebi Ijipt aka wee jiri oké ikpe+ kpọpụta ụsụụ m,+ bụ́ ndị m,+ ụmụ Izrel,+ n’ala Ijipt. Ọpụpụ 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova wee sị Mozis: “Bilie n’isi ụtụtụ gaa guzo n’ihu Fero,+ gwa ya, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke ndị Hibru kwuru: “Hapụ ndị m ka ha gaa jeere m ozi.+
4 Fero agaghị ege unu ntị;+ m ga-ebi Ijipt aka wee jiri oké ikpe+ kpọpụta ụsụụ m,+ bụ́ ndị m,+ ụmụ Izrel,+ n’ala Ijipt.
13 Jehova wee sị Mozis: “Bilie n’isi ụtụtụ gaa guzo n’ihu Fero,+ gwa ya, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke ndị Hibru kwuru: “Hapụ ndị m ka ha gaa jeere m ozi.+