Joshụa 21:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Obodo niile ụmụ Meraraị,+ bụ́ ndị fọdụrụ n’ezinụlọ ụmụ Livaị, nwetara n’ezinụlọ n’ezinụlọ site n’ife nza, dị obodo iri na abụọ. 1 Ihe E Mere 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ụmụ Meraraị bụ Malaị na Mushaị.+ Ndị a bụ ezinụlọ dị iche iche nke ndị Livaị dị ka ụlọ ndị nna nna ha si dị:+
40 Obodo niile ụmụ Meraraị,+ bụ́ ndị fọdụrụ n’ezinụlọ ụmụ Livaị, nwetara n’ezinụlọ n’ezinụlọ site n’ife nza, dị obodo iri na abụọ.
19 Ụmụ Meraraị bụ Malaị na Mushaị.+ Ndị a bụ ezinụlọ dị iche iche nke ndị Livaị dị ka ụlọ ndị nna nna ha si dị:+