-
Jenesis 38:28Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
28 O rukwara na mgbe ọ na-amụ nwa, otu n’ime ha sepụtara aka ya, nwaanyị na-aghọ́ nwa kere ya ibé ákwà na-acha uhie uhie n’aka ozugbo, sị: “Ọ bụ nke a bu ụzọ pụta.”
-