Ọpụpụ 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa Jehova sịrị Mozis: “Gwa Erọn, sị, ‘Jiri mkpara gị setịa aka+ n’elu osimiri dị iche iche, ọwa mmiri niile nke Naịl nakwa ọdọ mmiri ndị jupụtara n’ahịhịa amị wee mee ka mbàrá jupụta n’ala Ijipt.’”
5 E mesịa Jehova sịrị Mozis: “Gwa Erọn, sị, ‘Jiri mkpara gị setịa aka+ n’elu osimiri dị iche iche, ọwa mmiri niile nke Naịl nakwa ọdọ mmiri ndị jupụtara n’ahịhịa amị wee mee ka mbàrá jupụta n’ala Ijipt.’”