Ọpụpụ 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mozis na Erọn wee gaa n’ihu na-eme dị ka Jehova nyere ha n’iwu.+ Ha mere nnọọ otú ahụ.+ Ọpụpụ 12:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ụmụ Izrel wee gaa mee nnọọ dị ka Jehova nyere Mozis na Erọn n’iwu.+ Ha mere nnọọ otú ahụ.