Ọpụpụ 7:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Azụ̀ ndị dị n’Osimiri Naịl ga-anwụ,+ Osimiri Naịl ga na-esi ísì,+ mmiri Osimiri Naịl agaghị ekwe ndị Ijipt ọṅụṅụ.”’”+ Ọpụpụ 7:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ndị Ijipt niile wee na-egwu olulu gburugburu Osimiri Naịl ka ha nweta mmiri ha ga-aṅụ, n’ihi na ha enweghị ike ịṅụ mmiri ọ bụla si n’Osimiri Naịl.+
18 Azụ̀ ndị dị n’Osimiri Naịl ga-anwụ,+ Osimiri Naịl ga na-esi ísì,+ mmiri Osimiri Naịl agaghị ekwe ndị Ijipt ọṅụṅụ.”’”+
24 Ndị Ijipt niile wee na-egwu olulu gburugburu Osimiri Naịl ka ha nweta mmiri ha ga-aṅụ, n’ihi na ha enweghị ike ịṅụ mmiri ọ bụla si n’Osimiri Naịl.+