Abụ Ọma 107:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ma ọ na-echebe ogbenye ka ọ ghara ịnọ n’ahụhụ,+Meekwa ka o nwee ezinụlọ dị ọtụtụ dị ka ìgwè atụrụ.+ Abụ Ọma 127:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Lee! Ụmụ bụ ihe nketa si n’aka Jehova;+Mkpụrụ nke afọ bụ ụgwọ ọrụ.+
41 Ma ọ na-echebe ogbenye ka ọ ghara ịnọ n’ahụhụ,+Meekwa ka o nwee ezinụlọ dị ọtụtụ dị ka ìgwè atụrụ.+