Ọpụpụ 31:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ozugbo ọ gwasịrị ya okwu n’Ugwu Saịnaị, o nyere Mozis mbadamba nkume abụọ nke Ihe Àmà ahụ,+ mbadamba nkume ndị mkpịsị aka Chineke dere ihe na ha.+ Matiu 12:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ma ọ bụrụ na ọ bụ mmụọ Chineke ka m ji na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ, alaeze Chineke akwaala unu n’ezie.+ Luk 11:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma ọ bụrụ na ọ bụ mkpịsị aka+ Chineke ka m ji na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ, alaeze Chineke akwaala unu n’ezie.+
18 Ozugbo ọ gwasịrị ya okwu n’Ugwu Saịnaị, o nyere Mozis mbadamba nkume abụọ nke Ihe Àmà ahụ,+ mbadamba nkume ndị mkpịsị aka Chineke dere ihe na ha.+
28 Ma ọ bụrụ na ọ bụ mmụọ Chineke ka m ji na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ, alaeze Chineke akwaala unu n’ezie.+
20 Ma ọ bụrụ na ọ bụ mkpịsị aka+ Chineke ka m ji na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ, alaeze Chineke akwaala unu n’ezie.+