Ọpụpụ 8:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị dibịa anwansi ahụ wee gwa Fero, sị: “Ọ bụ mkpịsị aka+ Chineke!”+ Ma obi Fero ka kpọchiri akpọchi,+ o geghị ha ntị, dị nnọọ ka Jehova kwuru. Matiu 12:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ma ọ bụrụ na ọ bụ mmụọ Chineke ka m ji na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ, alaeze Chineke akwaala unu n’ezie.+
19 Ndị dibịa anwansi ahụ wee gwa Fero, sị: “Ọ bụ mkpịsị aka+ Chineke!”+ Ma obi Fero ka kpọchiri akpọchi,+ o geghị ha ntị, dị nnọọ ka Jehova kwuru.
28 Ma ọ bụrụ na ọ bụ mmụọ Chineke ka m ji na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ, alaeze Chineke akwaala unu n’ezie.+