Ọpụpụ 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Bakwuru Fero, ị ga-asị ya, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Hapụ ndị m ka ha gaa jeere m ozi.+
8 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Bakwuru Fero, ị ga-asị ya, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Hapụ ndị m ka ha gaa jeere m ozi.+