Ọpụpụ 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee sị: “N’ihi na m ga-anọnyere gị,+ nke a ga-abụkwara gị ihe ịrịba ama na ọ bụ m zigara gị:+ Mgbe ị kpọpụtasịrị ndị m n’Ijipt, unu ga-ejere ezi Chineke ozi n’ugwu a.”+ Ọpụpụ 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, Mozis na Erọn gara wee gwa Fero,+ sị: “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Hapụ ndị m ka ha gaa meere m ememme n’ala ịkpa.’”+
12 O wee sị: “N’ihi na m ga-anọnyere gị,+ nke a ga-abụkwara gị ihe ịrịba ama na ọ bụ m zigara gị:+ Mgbe ị kpọpụtasịrị ndị m n’Ijipt, unu ga-ejere ezi Chineke ozi n’ugwu a.”+
5 E mesịa, Mozis na Erọn gara wee gwa Fero,+ sị: “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Hapụ ndị m ka ha gaa meere m ememme n’ala ịkpa.’”+