Ọpụpụ 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mozis wee sị: “Anyị na ụmụntakịrị anyị na ndị agadi anyị ga-aga. Anyị na ụmụ anyị ndị ikom na ụmụ anyị ndị inyom,+ na atụrụ anyị na ehi anyị ga-aga,+ n’ihi na anyị nwere ememme anyị ga-emere Jehova.”+
9 Mozis wee sị: “Anyị na ụmụntakịrị anyị na ndị agadi anyị ga-aga. Anyị na ụmụ anyị ndị ikom na ụmụ anyị ndị inyom,+ na atụrụ anyị na ehi anyị ga-aga,+ n’ihi na anyị nwere ememme anyị ga-emere Jehova.”+