Diuterọnọmi 31:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Kpọkọta ụmụ Izrel,+ ndị ikom na ndị inyom na ụmụntakịrị na onye mbịarambịa nke nọ n’ime obodo gị, ka ha wee gee ntị, ka ha mụtakwa ihe,+ ka ha tụọ egwu Jehova bụ́ Chineke unu+ ma lezie anya idebe ihe niile e kwuru n’iwu a. Abụ Ọma 148:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Unu ụmụ+ okorobịa na ụmụ agbọghọ,+Unu ndị agadi+ nakwa ụmụ okoro.+
12 Kpọkọta ụmụ Izrel,+ ndị ikom na ndị inyom na ụmụntakịrị na onye mbịarambịa nke nọ n’ime obodo gị, ka ha wee gee ntị, ka ha mụtakwa ihe,+ ka ha tụọ egwu Jehova bụ́ Chineke unu+ ma lezie anya idebe ihe niile e kwuru n’iwu a.