Abụ Ọma 45:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ ga-eyi uwe a kpara akpa mgbe a ga-akpọrọ ya bịakwute eze.+A na-akpọbatara gị ụmụ agbọghọ ibe ya na-amaghị nwoke bụ́ ndị so ya.+ Ọrụ Ndịozi 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nwoke a nwere ụmụ agbọghọ anọ ndị na-amaghị nwoke, ndị na-ebu amụma.+
14 Ọ ga-eyi uwe a kpara akpa mgbe a ga-akpọrọ ya bịakwute eze.+A na-akpọbatara gị ụmụ agbọghọ ibe ya na-amaghị nwoke bụ́ ndị so ya.+