Ọpụpụ 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Osimiri Naịl ga-ejupụtakwa nnọọ na mbàrá, ha ga-apụtakwa banye n’ụlọ gị nakwa n’ụlọ ndina ime ime gị nakwa n’elu ihe ndina gị nakwa n’ime ụlọ ndị na-ejere gị ozi nakwa n’ebe ndị gị nọ nakwa n’ime ekwú gị nakwa n’ihe i ji agwọ achịcha.+
3 Osimiri Naịl ga-ejupụtakwa nnọọ na mbàrá, ha ga-apụtakwa banye n’ụlọ gị nakwa n’ụlọ ndina ime ime gị nakwa n’elu ihe ndina gị nakwa n’ime ụlọ ndị na-ejere gị ozi nakwa n’ebe ndị gị nọ nakwa n’ime ekwú gị nakwa n’ihe i ji agwọ achịcha.+