Ọrụ Ndịozi 7:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ bụ n’oge ahụ ka a mụrụ Mozis,+ ọ makwara mma na-enweghị atụ.+ E lekọtakwara ya ruo ọnwa atọ n’ụlọ nna ya. Ndị Hibru 11:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụ okwukwe ka ndị mụrụ Mozis ji zoo ya ruo ọnwa atọ mgbe a mụsịrị ya,+ n’ihi na ha hụrụ na nwatakịrị ahụ mara mma,+ ha atụghịkwa iwu+ eze nyere egwu.
20 Ọ bụ n’oge ahụ ka a mụrụ Mozis,+ ọ makwara mma na-enweghị atụ.+ E lekọtakwara ya ruo ọnwa atọ n’ụlọ nna ya.
23 Ọ bụ okwukwe ka ndị mụrụ Mozis ji zoo ya ruo ọnwa atọ mgbe a mụsịrị ya,+ n’ihi na ha hụrụ na nwatakịrị ahụ mara mma,+ ha atụghịkwa iwu+ eze nyere egwu.