Ndị Hibru 11:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọ bụ okwukwe mere ndị mụrụ Mosis ji zoo ya ruo ọnwa atọ a mụchara ya,+ n’ihi na ha hụrụ na nwatakịrị ahụ mara mma,+ ha atụghịkwa iwu eze nyere egwu.+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:23 Ụlọ Nche,5/1/1997, p. 30-31
23 Ọ bụ okwukwe mere ndị mụrụ Mosis ji zoo ya ruo ọnwa atọ a mụchara ya,+ n’ihi na ha hụrụ na nwatakịrị ahụ mara mma,+ ha atụghịkwa iwu eze nyere egwu.+