Ndị Hibru 11:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụ okwukwe ka ndị mụrụ Mozis ji zoo ya ruo ọnwa atọ mgbe a mụsịrị ya,+ n’ihi na ha hụrụ na nwatakịrị ahụ mara mma,+ ha atụghịkwa iwu+ eze nyere egwu. Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:23 Ụlọ Nche,5/1/1997, p. 30-31
23 Ọ bụ okwukwe ka ndị mụrụ Mozis ji zoo ya ruo ọnwa atọ mgbe a mụsịrị ya,+ n’ihi na ha hụrụ na nwatakịrị ahụ mara mma,+ ha atụghịkwa iwu+ eze nyere egwu.