1 Ihe E Mere 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ụmụ Juda bụ Ea+ na Onan+ na Shila.+ Ọ bụ nwa Shua, nwaanyị Kenan, mụụrụ ya ụmụ atọ a. Ea bụ́ ọkpara Juda bụ onye ọjọọ n’anya Jehova, o wee gbuo ya.+ Ndị Hibru 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ọ pụtara nnọọ ìhè na Onyenwe anyị sitere na Juda,+ bụ́ ebo nke Mozis na-ekwughị ihe ọ bụla banyere ya n’ihe metụtara ndị nchụàjà.
3 Ụmụ Juda bụ Ea+ na Onan+ na Shila.+ Ọ bụ nwa Shua, nwaanyị Kenan, mụụrụ ya ụmụ atọ a. Ea bụ́ ọkpara Juda bụ onye ọjọọ n’anya Jehova, o wee gbuo ya.+
14 N’ihi na ọ pụtara nnọọ ìhè na Onyenwe anyị sitere na Juda,+ bụ́ ebo nke Mozis na-ekwughị ihe ọ bụla banyere ya n’ihe metụtara ndị nchụàjà.