Abụ Ọma 78:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 O wee mee ka ọchịcha malite ịta ihe ubi ha,Meekwa ka igurube taa ihe ha dọgburu onwe ha n’ọrụ nweta.+ Abụ Ọma 105:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 O kwuru ka igurube bata,+Nakwa ụmụ igurube a na-apụghị ịgụta ọnụ.+
46 O wee mee ka ọchịcha malite ịta ihe ubi ha,Meekwa ka igurube taa ihe ha dọgburu onwe ha n’ọrụ nweta.+