Ọpụpụ 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 M ga-emekwa ka ndị a nweta ihu ọma ndị Ijipt; ọ ga-erukwa na mgbe unu na-ala, unu agaghị agba aka laa.+ Ọpụpụ 12:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Jehova wee mee ka ndị ya nweta ihu ọma ndị Ijipt,+ nke mere na ha nyere ha ihe ha rịọrọ;+ ha wee gbawa ndị Ijipt aka.+
21 M ga-emekwa ka ndị a nweta ihu ọma ndị Ijipt; ọ ga-erukwa na mgbe unu na-ala, unu agaghị agba aka laa.+
36 Jehova wee mee ka ndị ya nweta ihu ọma ndị Ijipt,+ nke mere na ha nyere ha ihe ha rịọrọ;+ ha wee gbawa ndị Ijipt aka.+