Ọpụpụ 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma mụ onwe m maara na eze Ijipt agaghị ekwe ka unu gaa ọ gwụla ma ọ̀ bụ site n’aka dị ike.+ Ọpụpụ 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Fero agaghị ege unu ntị;+ m ga-ebi Ijipt aka wee jiri oké ikpe+ kpọpụta ụsụụ m,+ bụ́ ndị m,+ ụmụ Izrel,+ n’ala Ijipt. Ndị Rom 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, onye ọ chọrọ ka ọ na-emere ebere,+ ma onye ọ chọrọ ka ọ na-ahapụ ka o kwesie olu ike.+
4 Fero agaghị ege unu ntị;+ m ga-ebi Ijipt aka wee jiri oké ikpe+ kpọpụta ụsụụ m,+ bụ́ ndị m,+ ụmụ Izrel,+ n’ala Ijipt.