Ọrụ Ndịozi 7:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mgbe ọ hụkwara ka a na-emeso otu onye ihe n’ụzọ na-ezighị ezi, ọ gbachiteere ya ma bọọrọ onye nke a na-emegbu ọbọ site n’igbu onye Ijipt ahụ.+ Ndị Hibru 11:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mgbe Mozis tolitere,+ ọ bụ okwukwe ka o ji jụ ka a kpọọ ya nwa ada Fero,+
24 Mgbe ọ hụkwara ka a na-emeso otu onye ihe n’ụzọ na-ezighị ezi, ọ gbachiteere ya ma bọọrọ onye nke a na-emegbu ọbọ site n’igbu onye Ijipt ahụ.+