Ọpụpụ 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee lee anya n’otu akụkụ, lee anya n’akụkụ nke ọzọ, ma ọ dịghị onye ọ hụrụ. O wee kụgbuo onye Ijipt ahụ ma zoo ya n’ime ájá.+
12 O wee lee anya n’otu akụkụ, lee anya n’akụkụ nke ọzọ, ma ọ dịghị onye ọ hụrụ. O wee kụgbuo onye Ijipt ahụ ma zoo ya n’ime ájá.+