Jenesis 24:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee wụnye mmiri dị n’ite ya ọsọ ọsọ n’ihe anụ ụlọ ji aṅụ mmiri ma gbaga ugboro ugboro n’olulu mmiri ahụ iseta mmiri,+ o wee na-esetara kamel ya niile mmiri.
20 O wee wụnye mmiri dị n’ite ya ọsọ ọsọ n’ihe anụ ụlọ ji aṅụ mmiri ma gbaga ugboro ugboro n’olulu mmiri ahụ iseta mmiri,+ o wee na-esetara kamel ya niile mmiri.