Ilu 31:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O jiriwo ume kee n’úkwù ya, ọ na-emekwa ka ogwe aka ya dị ike.+ Ilu 31:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Nyenụ ya ihe aka ya rụpụtara,+ ka ọrụ ya jaakwa ya mma ọbụna n’ọnụ ụzọ ámá.+