Jenesis 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ebreham wee mee ọsọ ọsọ gakwuru Sera n’ụlọikwuu wee sị: “Mee ọsọ ọsọ! Mata ihe ọ̀tụ̀tụ̀ sia ntụ ọka* atọ e gwere nke ọma, gwọọ ya, mee achịcha.”+ Jenesis 24:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee wụnye mmiri dị n’ite ya ọsọ ọsọ n’ihe anụ ụlọ ji aṅụ mmiri ma gbaga ugboro ugboro n’olulu mmiri ahụ iseta mmiri,+ o wee na-esetara kamel ya niile mmiri.
6 Ebreham wee mee ọsọ ọsọ gakwuru Sera n’ụlọikwuu wee sị: “Mee ọsọ ọsọ! Mata ihe ọ̀tụ̀tụ̀ sia ntụ ọka* atọ e gwere nke ọma, gwọọ ya, mee achịcha.”+
20 O wee wụnye mmiri dị n’ite ya ọsọ ọsọ n’ihe anụ ụlọ ji aṅụ mmiri ma gbaga ugboro ugboro n’olulu mmiri ahụ iseta mmiri,+ o wee na-esetara kamel ya niile mmiri.