Ọnụ Ọgụgụ 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ìgwè mmadụ gwara ọgwa,+ bụ́ ndị nọ n’etiti ha, wee nwewe akpịrị ogologo,+ ụmụ Izrel n’onwe ha wee malite ịkwa ákwá, sị: “Ònye ga-enye anyị anụ ka anyị taa?+
4 Ìgwè mmadụ gwara ọgwa,+ bụ́ ndị nọ n’etiti ha, wee nwewe akpịrị ogologo,+ ụmụ Izrel n’onwe ha wee malite ịkwa ákwá, sị: “Ònye ga-enye anyị anụ ka anyị taa?+