Ọrụ Ndịozi 7:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ahụwo m mmeso ọjọọ a na-emeso ndị m bụ́ ndị nọ n’Ijipt,+ anụwokwa m ịsụ ude ha,+ agbadatawokwa m ịnapụta ha.+ Ugbu a, bịa, m ga-eziga gị Ijipt.’+
34 Ahụwo m mmeso ọjọọ a na-emeso ndị m bụ́ ndị nọ n’Ijipt,+ anụwokwa m ịsụ ude ha,+ agbadatawokwa m ịnapụta ha.+ Ugbu a, bịa, m ga-eziga gị Ijipt.’+