Ọpụpụ 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova kwukwara, sị: “N’ezie, ahụwo m ahụ́ a na-emekpa ndị m bụ́ ndị nọ n’Ijipt, anụwokwa m mkpu ákwá ha na-eti n’ihi ndị na-amanye ha ịrụ ọrụ; n’ihi na m maara nnọọ ihe mgbu ha na-enwe.+ Diuterọnọmi 26:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Anyị wee malite itiku Jehova bụ́ Chineke nna nna anyị hà,+ Jehova wee nụ olu anyị+ ma hụ mmekpa ahụ́ anyị na nsogbu anyị nakwa mmegbu a na-emegbu anyị.+
7 Jehova kwukwara, sị: “N’ezie, ahụwo m ahụ́ a na-emekpa ndị m bụ́ ndị nọ n’Ijipt, anụwokwa m mkpu ákwá ha na-eti n’ihi ndị na-amanye ha ịrụ ọrụ; n’ihi na m maara nnọọ ihe mgbu ha na-enwe.+
7 Anyị wee malite itiku Jehova bụ́ Chineke nna nna anyị hà,+ Jehova wee nụ olu anyị+ ma hụ mmekpa ahụ́ anyị na nsogbu anyị nakwa mmegbu a na-emegbu anyị.+