Ọpụpụ 4:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ndị ahụ wee kwere.+ Mgbe ha nụrụ na Jehova echewo ihu+ n’ebe ụmụ Izrel nọ nakwa na ọ hụwo ahụ́ a na-emekpa ha,+ ha dara kpọọ isiala.+ Ọrụ Ndịozi 7:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ahụwo m mmeso ọjọọ a na-emeso ndị m bụ́ ndị nọ n’Ijipt,+ anụwokwa m ịsụ ude ha,+ agbadatawokwa m ịnapụta ha.+ Ugbu a, bịa, m ga-eziga gị Ijipt.’+
31 Ndị ahụ wee kwere.+ Mgbe ha nụrụ na Jehova echewo ihu+ n’ebe ụmụ Izrel nọ nakwa na ọ hụwo ahụ́ a na-emekpa ha,+ ha dara kpọọ isiala.+
34 Ahụwo m mmeso ọjọọ a na-emeso ndị m bụ́ ndị nọ n’Ijipt,+ anụwokwa m ịsụ ude ha,+ agbadatawokwa m ịnapụta ha.+ Ugbu a, bịa, m ga-eziga gị Ijipt.’+