Abụ Ọma 78:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee mee ka mana na-ezoro ha dị ka mmiri ka ha rie,+O nyekwara ha nri si n’eluigwe.+ Abụ Ọma 105:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ha rịọrọ ya, o wee wetara ha nnụnụ kwel,+O jikwa achịcha nke si n’eluigwe nyejuo ha afọ.+ Jọn 6:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Nna nna anyị hà riri mana+ n’ala ịkpa, dị nnọọ ka e dere, sị, ‘O nyere ha achịcha si n’eluigwe ka ha rie.’”+ 1 Ndị Kọrịnt 10:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ha niile rikwara otu nri ime mmụọ ahụ,+
31 Nna nna anyị hà riri mana+ n’ala ịkpa, dị nnọọ ka e dere, sị, ‘O nyere ha achịcha si n’eluigwe ka ha rie.’”+