Ọpụpụ 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onye nchụàjà+ Midian nwere ụmụ nwaanyị asaa, dịkwa ka ha na-eme, ha bịara sere mmiri gbajuo ihe mmiri ka ìgwè ewu na atụrụ nna ha wee ṅụọ mmiri.+ Ọpụpụ 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jetro onye nchụàjà Midian, nna nwunye Mozis,+ wee nụ banyere ihe niile Chineke meere Mozis, meekwara ndị ya Izrel, otú Jehova si kpọpụta Izrel n’Ijipt.+
16 Onye nchụàjà+ Midian nwere ụmụ nwaanyị asaa, dịkwa ka ha na-eme, ha bịara sere mmiri gbajuo ihe mmiri ka ìgwè ewu na atụrụ nna ha wee ṅụọ mmiri.+
18 Jetro onye nchụàjà Midian, nna nwunye Mozis,+ wee nụ banyere ihe niile Chineke meere Mozis, meekwara ndị ya Izrel, otú Jehova si kpọpụta Izrel n’Ijipt.+