Ọpụpụ 20:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha wee malite ịsị Mozis: “Gị onwe gị gwawa anyị okwu ka anyị gewe ntị; ma, ka Chineke ghara ịgwa anyị okwu ka anyị ghara ịnwụ.”+ Ọnụ Ọgụgụ 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M na-agwa ya okwu ihu na ihu,+ si otú ahụ na-egosi ya ihe n’ụzọ doro anya, ọ bụghị n’ilu;+ ọ na-ahụkwa ọdịdị Jehova.+ Gịnị mere egwu atụghị unu ikwu okwu megide ohu m bụ́ Mozis?”+ Ọnụ Ọgụgụ 27:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mozis wee were okwu ha gaa n’ihu Jehova.+
19 Ha wee malite ịsị Mozis: “Gị onwe gị gwawa anyị okwu ka anyị gewe ntị; ma, ka Chineke ghara ịgwa anyị okwu ka anyị ghara ịnwụ.”+
8 M na-agwa ya okwu ihu na ihu,+ si otú ahụ na-egosi ya ihe n’ụzọ doro anya, ọ bụghị n’ilu;+ ọ na-ahụkwa ọdịdị Jehova.+ Gịnị mere egwu atụghị unu ikwu okwu megide ohu m bụ́ Mozis?”+