Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ezikiel 18:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 ọ naghị agbazinye mmadụ ego ma nara ọmụrụ nwa,+ ọ naghịkwa anara ụma;+ ọ na-esepụ aka ya n’ikpe na-ezighị ezi;+ ọ na-ekpe ikpe ziri ezi n’etiti mmadụ na ibe ya;+

  • Daniel 6:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 N’ihi ya, ndị ikom a sịrị: “Anyị agaghị ahụ ihe ọ bụla anyị ga-asị na Daniel a mere, ọ gwụkwala ma ọ̀ bụ n’iwu Chineke ya ka anyị ga-ahụ ya.”+

  • 1 Ndị Tesalonaịka 2:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Unu bụ ndị akaebe, Chineke bụkwa onye akaebe, banyere otú anyị si guzosie ike n’ebe unu bụ́ ndị kwere ekwe nọ, bụrụkwa ndị ezi omume na ndị a na-apụghị ịta ụta+ n’ebe unu nọ.

  • 1 Timoti 3:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 O kwesịkwara ịbụ onye ndị nọ n’èzí na-agbara akaebe dị mma,+ ka o wee ghara ịdaba ná nkọcha na n’ọnyà+ Ekwensu.

  • Taịtọs 1:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 N’ihi na onye nlekọta, dị ka onye na-elekọta ezinụlọ Chineke,+ aghaghị ịbụ onye a na-adịghị ebo ebubo,+ onye na-adịghị ekwesi olu ike,+ onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ ọ bụghị onye aṅụrụma nke na-ese okwu,+ ọ bụghị onye na-eti mmadụ ihe,+ ọ bụghị onye ji anyaukwu achọ inweta uru aghụghọ,+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya