Levitikọs 25:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 “‘Ọ bụrụkwa na nwanne gị nke bi gị nso adaa ogbenye,+ o nweghịkwa ego, ị ga-enye ya ihe na-akpa ya.+ Dị ka onye mbịarambịa na onye ọbịa,+ ọ ga-eso gị dịrị ndụ.
35 “‘Ọ bụrụkwa na nwanne gị nke bi gị nso adaa ogbenye,+ o nweghịkwa ego, ị ga-enye ya ihe na-akpa ya.+ Dị ka onye mbịarambịa na onye ọbịa,+ ọ ga-eso gị dịrị ndụ.