Abụ Ọma 34:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye a nke nọ n’ahụhụ kpọkuru Jehova, o wee nụ ya.+Ọ zọpụtakwara ya n’ahụhụ ya niile.+ Ndị Efesọs 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 ka e wee gosipụta, n’ime usoro ihe ndị na-abịanụ,+ oké+ obiọma ya nke na-erughịrị mmadụ site n’amara ya n’ebe anyị nọ n’ịdị n’otu+ nke anyị na Kraịst Jizọs.
7 ka e wee gosipụta, n’ime usoro ihe ndị na-abịanụ,+ oké+ obiọma ya nke na-erughịrị mmadụ site n’amara ya n’ebe anyị nọ n’ịdị n’otu+ nke anyị na Kraịst Jizọs.