Jenesis 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mgbe Ebram gbara afọ iri itoolu na itoolu, Jehova pụtara ìhè n’ihu Ebram wee sị ya:+ “Abụ m Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Jee ije n’ihu m, bụrụkwa onye na-enweghị ntụpọ.+ Jenesis 48:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee gọzie Josef, sị:+ “Ezi Chineke bụ́ onye nna m hà bụ́ Ebreham na Aịzik jere ije n’ihu ya,+Ezi Chineke bụ́ onye na-azụ m dị ka atụrụ n’oge niile m dịrị ndụ ruo taa,+
17 Mgbe Ebram gbara afọ iri itoolu na itoolu, Jehova pụtara ìhè n’ihu Ebram wee sị ya:+ “Abụ m Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Jee ije n’ihu m, bụrụkwa onye na-enweghị ntụpọ.+
15 O wee gọzie Josef, sị:+ “Ezi Chineke bụ́ onye nna m hà bụ́ Ebreham na Aịzik jere ije n’ihu ya,+Ezi Chineke bụ́ onye na-azụ m dị ka atụrụ n’oge niile m dịrị ndụ ruo taa,+