Ọpụpụ 20:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ị ga-eji ụbọchị isii jee ozi ma rụọ ọrụ gị niile.+ Luk 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma iwe were onyeisi oche ụlọ nzukọ n’ihi na Jizọs gwọrọ ọrịa ahụ n’ụbọchị izu ike, o wee malite ịsị ìgwè mmadụ ahụ: “E nwere ụbọchị isii e kwesịrị ịrụ ọrụ n’ime ha;+ ya mere, bịanụ n’ụbọchị ndị ahụ ka a gwọọ unu, ọ bụghị n’ụbọchị izu ike.”+
14 Ma iwe were onyeisi oche ụlọ nzukọ n’ihi na Jizọs gwọrọ ọrịa ahụ n’ụbọchị izu ike, o wee malite ịsị ìgwè mmadụ ahụ: “E nwere ụbọchị isii e kwesịrị ịrụ ọrụ n’ime ha;+ ya mere, bịanụ n’ụbọchị ndị ahụ ka a gwọọ unu, ọ bụghị n’ụbọchị izu ike.”+